18 Nwoke dị ọcha+ ga-ewerezi ahịhịa hisop,+ sụnye ya n’ime mmiri ahụ ma fesa ya n’ụlọikwuu ahụ nakwa n’arịa niile dị n’ime ya, fesakwa ya ndị nọ n’ebe ahụ. Ọ ga-efesakwa ya onye ahụ metụrụ ọkpụkpụ ma ọ bụ onye e gburu egbu ma ọ bụ ozu onye nwụụrụ onwe ya ma ọ bụ ili aka.