Ọnụ Ọgụgụ 19:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 “‘Ihe a ga-abụrụ ha iwu ga-adịgide adịgide: Onye na-efesa mmiri e ji eme ka ihe dị ọcha+ ga-asụ uwe ya. Onye metụkwara mmiri e ji eme ka ihe dị ọcha aka ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.
21 “‘Ihe a ga-abụrụ ha iwu ga-adịgide adịgide: Onye na-efesa mmiri e ji eme ka ihe dị ọcha+ ga-asụ uwe ya. Onye metụkwara mmiri e ji eme ka ihe dị ọcha aka ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.