Ọnụ Ọgụgụ 20:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Gịnịkwa mere unu ji duru anyị pụta n’Ijipt ka unu kpọbata anyị n’ebe ọjọọ a?+ Ọ bụghị ebe a na-agha mkpụrụ. Osisi fig na vaịn na pomigranet anaghị eme na ya. Mmiri ọṅụṅụ adịghịkwa.”+ Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:5 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),2/2019, p. 12-13 Ụlọ Nche,9/1/2009, p. 19
5 Gịnịkwa mere unu ji duru anyị pụta n’Ijipt ka unu kpọbata anyị n’ebe ọjọọ a?+ Ọ bụghị ebe a na-agha mkpụrụ. Osisi fig na vaịn na pomigranet anaghị eme na ya. Mmiri ọṅụṅụ adịghịkwa.”+