Ọnụ Ọgụgụ 20:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ikpeazụ, anyị besaara Jehova ákwá,+ ya anụ olu anyị wee zite otu mmụọ ozi+ ma kpọpụta anyị n’Ijipt. Anyị nọ ugbu a na Kedesh, bụ́ obodo dị n’ókè ala gị.
16 N’ikpeazụ, anyị besaara Jehova ákwá,+ ya anụ olu anyị wee zite otu mmụọ ozi+ ma kpọpụta anyị n’Ijipt. Anyị nọ ugbu a na Kedesh, bụ́ obodo dị n’ókè ala gị.