Ọnụ Ọgụgụ 21:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ha wee na-ekwujọ Chineke na Mosis,+ sị: “Gịnị mere unu ji kpọpụta anyị n’Ijipt ka anyị nwụọ n’ala ịkpa a? Nri adịghị, mmiri adịghị,+ anyị* akpọọkwala achịcha a na-abaghị uru asị.”+ Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:5 Ụlọ Nche,8/15/1999, p. 26-27
5 Ha wee na-ekwujọ Chineke na Mosis,+ sị: “Gịnị mere unu ji kpọpụta anyị n’Ijipt ka anyị nwụọ n’ala ịkpa a? Nri adịghị, mmiri adịghị,+ anyị* akpọọkwala achịcha a na-abaghị uru asị.”+