Ọnụ Ọgụgụ 21:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ha wee bịakwute Mosis, sị: “Anyị emehiela. Anyị kwujọrọ Jehova, kwujọọkwa gị.+ Rịọrọ anyị Jehova arịrịọ ka o wepụrụ anyị agwọ ndị a.” Mosis wee rịọrọ ha arịrịọ.+
7 Ha wee bịakwute Mosis, sị: “Anyị emehiela. Anyị kwujọrọ Jehova, kwujọọkwa gị.+ Rịọrọ anyị Jehova arịrịọ ka o wepụrụ anyị agwọ ndị a.” Mosis wee rịọrọ ha arịrịọ.+