Ọnụ Ọgụgụ 21:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Moab, ị ga-ata ahụhụ. A ga-ebibi unu, unu ndị Kimọsh.+ Ọ na-eme ka ụmụ ya ndị nwoke gbaa ọsọ, na-emekwa ka Saịhọn, eze ndị Amọraịt, dọrọ ụmụ ya ndị nwaanyị n’agha.
29 Moab, ị ga-ata ahụhụ. A ga-ebibi unu, unu ndị Kimọsh.+ Ọ na-eme ka ụmụ ya ndị nwoke gbaa ọsọ, na-emekwa ka Saịhọn, eze ndị Amọraịt, dọrọ ụmụ ya ndị nwaanyị n’agha.