Ọnụ Ọgụgụ 23:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Chineke bịakwutere Belam,+ Belam asị ya: “M kwadebere ebe ịchụàjà asaa ndị dị n’ahịrị, m chụkwara otu oké ehi na otu ebule n’àjà n’ebe ịchụàjà nke ọ bụla.”
4 Chineke bịakwutere Belam,+ Belam asị ya: “M kwadebere ebe ịchụàjà asaa ndị dị n’ahịrị, m chụkwara otu oké ehi na otu ebule n’àjà n’ebe ịchụàjà nke ọ bụla.”