-
Ọnụ Ọgụgụ 23:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 Belam wee bịakwute Belak ma hụ na ọ nọ na-eche ya n’akụkụ àjà ahụ o suru ọkụ. Ndị isi Moab sokwa ya nọrọ n’ebe ahụ. Belak jụrụ ya, sị: “Gịnị ka Jehova kwuru?”
-