Ọnụ Ọgụgụ 23:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 N’ihi na e nweghị ihe ọjọọ ọ bụla a jụtara n’ase nke ga-ere n’isi Jekọb.+ E nweghị afa a ga-agba ga-eme Izrel ihe ọ bụla.+ E nwere ike ikwu ugbu a banyere Jekọb na Izrel, sị,‘Lee nnukwu ihe Chineke mere!’
23 N’ihi na e nweghị ihe ọjọọ ọ bụla a jụtara n’ase nke ga-ere n’isi Jekọb.+ E nweghị afa a ga-agba ga-eme Izrel ihe ọ bụla.+ E nwere ike ikwu ugbu a banyere Jekọb na Izrel, sị,‘Lee nnukwu ihe Chineke mere!’