Ọnụ Ọgụgụ 24:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 ‘Ọ bụrụgodị na Belak enye m ụlọ ya ọlaọcha na ọlaedo juru, agaghị m eji aka m eme ihe ọ bụla Jehova na-agwaghị m mee, ma ọ̀ bụ ihe ọma ma ọ̀ bụ ihe ọjọọ. Naanị ihe m ga-ekwu bụ ihe Jehova gwara m ka m kwuo’?+
13 ‘Ọ bụrụgodị na Belak enye m ụlọ ya ọlaọcha na ọlaedo juru, agaghị m eji aka m eme ihe ọ bụla Jehova na-agwaghị m mee, ma ọ̀ bụ ihe ọma ma ọ̀ bụ ihe ọjọọ. Naanị ihe m ga-ekwu bụ ihe Jehova gwara m ka m kwuo’?+