Ọnụ Ọgụgụ 25:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 O sochiri nwoke Izrel ahụ azụ ma banye n’ụlọikwuu ha banyere, magbuo ha abụọ. Ọ mabara nwoke Izrel ahụ na nwaanyị ahụ ube n’ahụ́, ube ahụ amaba n’ihe nke nwaanyị ahụ ji bụrụ nwaanyị. Ọrịa ọjọọ nọ na-egbu ndị Izrel wee kwụsị.+
8 O sochiri nwoke Izrel ahụ azụ ma banye n’ụlọikwuu ha banyere, magbuo ha abụọ. Ọ mabara nwoke Izrel ahụ na nwaanyị ahụ ube n’ahụ́, ube ahụ amaba n’ihe nke nwaanyị ahụ ji bụrụ nwaanyị. Ọrịa ọjọọ nọ na-egbu ndị Izrel wee kwụsị.+