Ọnụ Ọgụgụ 26:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Gụọnụ nzukọ Izrel niile ọnụ n’ọnụmara n’ọnụmara, malite ná ndị dị afọ iri abụọ gbagowe. Gụọnụ ndị niile nwere ike ịga agha n’Izrel ọnụ.”+
2 “Gụọnụ nzukọ Izrel niile ọnụ n’ọnụmara n’ọnụmara, malite ná ndị dị afọ iri abụọ gbagowe. Gụọnụ ndị niile nwere ike ịga agha n’Izrel ọnụ.”+