Ọnụ Ọgụgụ 26:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ndị a bụ ụmụ Manase ndị nwoke:+ Mekia+ mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Mekia. Mekia wee mụọ Gilied.+ Ọ bụ Gilied mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Gilied.
29 Ndị a bụ ụmụ Manase ndị nwoke:+ Mekia+ mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Mekia. Mekia wee mụọ Gilied.+ Ọ bụ Gilied mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Gilied.