Ọnụ Ọgụgụ 26:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Ndị a bụ ụmụ Ifrem ndị nwoke,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Shutela+ mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Shutela; Bika mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Bika; Tehan mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Tehan.
35 Ndị a bụ ụmụ Ifrem ndị nwoke,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Shutela+ mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Shutela; Bika mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Bika; Tehan mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Tehan.