Ọnụ Ọgụgụ 26:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Ọ bụ ha bụ ụmụ Benjamin ndị nwoke, n’ezinụlọ n’ezinụlọ. Ndị e debara aha ha n’akwụkwọ n’ime ha dị puku iri anọ na ise na narị isii (45,600).+
41 Ọ bụ ha bụ ụmụ Benjamin ndị nwoke, n’ezinụlọ n’ezinụlọ. Ndị e debara aha ha n’akwụkwọ n’ime ha dị puku iri anọ na ise na narị isii (45,600).+