Ọnụ Ọgụgụ 26:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Ndị a bụ ụmụ Dan ndị nwoke,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Shuham mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Shuham. Ọ bụ ha bụ ezinụlọ ndị si n’ebo Dan, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.
42 Ndị a bụ ụmụ Dan ndị nwoke,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Shuham mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Shuham. Ọ bụ ha bụ ezinụlọ ndị si n’ebo Dan, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.