-
Ọnụ Ọgụgụ 26:63Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
63 Ọ bụ ndị a ka Mosis na Elieza onye nchụàjà debara aha ha n’akwụkwọ mgbe ha na-edeba aha ndị Izrel n’akwụkwọ n’ọzara Moab, n’akụkụ Osimiri Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko.
-