Ọnụ Ọgụgụ 28:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Nye ndị Izrel iwu, sị ha, ‘Hụnụ na unu na-ewetara m onyinye m, ya bụ, achịcha m. Unu ga na-achụ àjà m ndị a na-esu ọkụ n’oge ha a kara aka ka ha bụrụ àjà na-esi ísì ọma.’*+
2 “Nye ndị Izrel iwu, sị ha, ‘Hụnụ na unu na-ewetara m onyinye m, ya bụ, achịcha m. Unu ga na-achụ àjà m ndị a na-esu ọkụ n’oge ha a kara aka ka ha bụrụ àjà na-esi ísì ọma.’*+