Ọnụ Ọgụgụ 28:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 ya na àjà mmanya ya na ya na-agakọ, ya bụ, otu ụzọ n’ụzọ anọ nke otu hin maka otu nwa ebule.+ Wụpụrụ Jehova mmanya na-aba n’anya n’ebe nsọ ka ọ bụrụ àjà mmanya.
7 ya na àjà mmanya ya na ya na-agakọ, ya bụ, otu ụzọ n’ụzọ anọ nke otu hin maka otu nwa ebule.+ Wụpụrụ Jehova mmanya na-aba n’anya n’ebe nsọ ka ọ bụrụ àjà mmanya.