-
Ọnụ Ọgụgụ 28:28Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
28 nakwa àjà ọka ha na ha na-agakọ, ya bụ, ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ. Ụzọ atọ n’ụzọ iri ga-abụ maka oké ehi nke ọ bụla, ụzọ abụọ n’ụzọ iri abụrụ maka otu ebule ahụ,
-