Ọnụ Ọgụgụ 33:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ha mechara si na Paịhahaịrọt pụọ wee si n’etiti oké osimiri gafere+ banye n’ala ịkpa.+ Ha gara ije ụbọchị atọ n’ala ịkpa Itam+ wee maa ụlọikwuu na Mera.+
8 Ha mechara si na Paịhahaịrọt pụọ wee si n’etiti oké osimiri gafere+ banye n’ala ịkpa.+ Ha gara ije ụbọchị atọ n’ala ịkpa Itam+ wee maa ụlọikwuu na Mera.+