Ọnụ Ọgụgụ 35:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 N’ihi na onye ahụ gburu mmadụ ga-ebirịrị n’obodo ọ gbagara ruo mgbe nnukwu onye nchụàjà nwụrụ. Ma nnukwu onye nchụàjà nwụọ, o nwere ike ịlaghachi n’ala ya.+ Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 35:28 Ụlọ Nche,11/15/1995, p. 13-14, 18-19
28 N’ihi na onye ahụ gburu mmadụ ga-ebirịrị n’obodo ọ gbagara ruo mgbe nnukwu onye nchụàjà nwụrụ. Ma nnukwu onye nchụàjà nwụọ, o nwere ike ịlaghachi n’ala ya.+