Diuterọnọmi 1:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 ma e wepụ Keleb nwa Jefune. Ọ ga-ahụ ya. M ga-enyekwa ya na ụmụ ya ala ahụ ọ gara na ya n’ihi na o ji obi ya niile soro Jehova.+
36 ma e wepụ Keleb nwa Jefune. Ọ ga-ahụ ya. M ga-enyekwa ya na ụmụ ya ala ahụ ọ gara na ya n’ihi na o ji obi ya niile soro Jehova.+