Diuterọnọmi 1:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Ma Jehova sịrị m, ‘Gwa ha, sị: “Unu agbagola ịlụ agha n’ihi na agaghị m anọnyere unu.+ Ọ bụrụ na unu agbagoo, ndị iro unu ga-emeri unu.”’
42 Ma Jehova sịrị m, ‘Gwa ha, sị: “Unu agbagola ịlụ agha n’ihi na agaghị m anọnyere unu.+ Ọ bụrụ na unu agbagoo, ndị iro unu ga-emeri unu.”’