-
Diuterọnọmi 1:44Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
44 Ndị Amọraịt, bụ́ ndị bi n’ugwu ahụ, wee pụta ịlụso unu agha. Ha chụwara unu ọsọ ka aṅụ. Ha chụsasịkwara unu ruo Sia, ruokwa Họma.
-