Diuterọnọmi 2:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ọ bụ ihe o meere ụmụ Ịsọ, bụ́ ndị bi na Sia,+ mgbe o nyeere ha aka ha alaa ndị Horaịt n’iyi,+ ha enwee ike ịnapụ ha ala ha ma bichie ya ruo taa.
22 Ọ bụ ihe o meere ụmụ Ịsọ, bụ́ ndị bi na Sia,+ mgbe o nyeere ha aka ha alaa ndị Horaịt n’iyi,+ ha enwee ike ịnapụ ha ala ha ma bichie ya ruo taa.