Diuterọnọmi 2:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 “‘Bilienụ, gafere Ndagwurugwu Anọn.+ Lee, m nyefeela Saịhọn+ onye Amọraịt, bụ́ eze Heshbọn, n’aka unu. N’ihi ya, malitenụ iweghara ala ya, lụsokwanụ ya agha.
24 “‘Bilienụ, gafere Ndagwurugwu Anọn.+ Lee, m nyefeela Saịhọn+ onye Amọraịt, bụ́ eze Heshbọn, n’aka unu. N’ihi ya, malitenụ iweghara ala ya, lụsokwanụ ya agha.