Diuterọnọmi 3:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “Anyị wee tụgharịa gbagowe n’Ụzọ E Si Aga Beshan. Ọg eze Beshan na ndị agha ya niile pụtara ịlụso anyị agha n’Edraị.+
3 “Anyị wee tụgharịa gbagowe n’Ụzọ E Si Aga Beshan. Ọg eze Beshan na ndị agha ya niile pụtara ịlụso anyị agha n’Edraị.+