Diuterọnọmi 3:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 ruo mgbe Jehova ga-eme ka ụmụnne unu zuru ike, otú o meere unu, ha ebirikwa n’ala Jehova bụ́ Chineke unu ga-enye ha n’ofe Osimiri Jọdan. Mgbe ahụ, onye ọ bụla n’ime unu ga-alọghachi n’ebe o ketara ala n’ala m nyere unu.’+
20 ruo mgbe Jehova ga-eme ka ụmụnne unu zuru ike, otú o meere unu, ha ebirikwa n’ala Jehova bụ́ Chineke unu ga-enye ha n’ofe Osimiri Jọdan. Mgbe ahụ, onye ọ bụla n’ime unu ga-alọghachi n’ebe o ketara ala n’ala m nyere unu.’+