Diuterọnọmi 3:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 “N’oge ahụ, m nyere Joshụa iwu a:+ ‘I jirila anya gị hụ ihe Jehova bụ́ Chineke unu mere eze abụọ ndị a. Jehova ga-eme alaeze niile unu ga-agafe otu ihe ahụ.+
21 “N’oge ahụ, m nyere Joshụa iwu a:+ ‘I jirila anya gị hụ ihe Jehova bụ́ Chineke unu mere eze abụọ ndị a. Jehova ga-eme alaeze niile unu ga-agafe otu ihe ahụ.+