-
Diuterọnọmi 5:31Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
31 Ma ị ga-eso m nọrọ ebe a ka m mee ka ị mata iwu niile, ntụziaka, na ihe ndị m kpebiri, bụ́ ndị ị ga-akụziri ha, ndị ha ga na-edebekwa n’ala m na-enye ha ka ọ bụrụ nke ha.’
-