Diuterọnọmi 8:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 onye mere ka unu gafere nnukwu ala ịkpa na-atụ ụjọ,+ bụ́ ebe e nwere agwọ ọjọọ na akpị, bụ́ ala kpọrọ nkụ nke na-enweghị mmiri ọ bụla. O mere ka mmiri si n’oké nkume siri ike gbapụta,+ Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:15 Ụlọ Nche,5/1/1992, p. 24
15 onye mere ka unu gafere nnukwu ala ịkpa na-atụ ụjọ,+ bụ́ ebe e nwere agwọ ọjọọ na akpị, bụ́ ala kpọrọ nkụ nke na-enweghị mmiri ọ bụla. O mere ka mmiri si n’oké nkume siri ike gbapụta,+