Diuterọnọmi 11:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 ma ọ bụ ihe o mere ndị agha Ijipt nakwa ịnyịnya Fero na ụgbọ ịnyịnya agha ya ndị mmiri Oké Osimiri Uhie riri mgbe ha na-achụ unu ọsọ, Jehova wee bibie ha kpamkpam.*+
4 ma ọ bụ ihe o mere ndị agha Ijipt nakwa ịnyịnya Fero na ụgbọ ịnyịnya agha ya ndị mmiri Oké Osimiri Uhie riri mgbe ha na-achụ unu ọsọ, Jehova wee bibie ha kpamkpam.*+