Diuterọnọmi 11:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ọ̀ bụ na ugwu ndị ahụ adịghị n’akụkụ nke ọzọ nke Osimiri Jọdan, n’ebe ọdịda anyanwụ, n’ala ndị Kenan ndị bi n’Araba, n’ebe chere Gilgal ihu, n’akụkụ nnukwu osisi ndị dị na More?+
30 Ọ̀ bụ na ugwu ndị ahụ adịghị n’akụkụ nke ọzọ nke Osimiri Jọdan, n’ebe ọdịda anyanwụ, n’ala ndị Kenan ndị bi n’Araba, n’ebe chere Gilgal ihu, n’akụkụ nnukwu osisi ndị dị na More?+