Diuterọnọmi 11:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 N’ihi na unu na-agafe Osimiri Jọdan ka unu banye weghara ala ahụ Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu.+ Mgbe unu ga-eweghara ya ma biri na ya,
31 N’ihi na unu na-agafe Osimiri Jọdan ka unu banye weghara ala ahụ Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu.+ Mgbe unu ga-eweghara ya ma biri na ya,