Diuterọnọmi 12:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 maka na unu abanyebeghị n’ebe unu ga-ezu ike+ nakwa n’ala unu ga-eketa, nke Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu.
9 maka na unu abanyebeghị n’ebe unu ga-ezu ike+ nakwa n’ala unu ga-eketa, nke Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu.