Diuterọnọmi 12:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Mgbe unu ga-agafe Osimiri Jọdan+ ma biri n’ala Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu ka unu biri, ọ ga-eme ka unu zuoro ndị iro unu niile gbara unu gburugburu ike, obi ga-erukwa unu ala.+
10 Mgbe unu ga-agafe Osimiri Jọdan+ ma biri n’ala Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu ka unu biri, ọ ga-eme ka unu zuoro ndị iro unu niile gbara unu gburugburu ike, obi ga-erukwa unu ala.+