Diuterọnọmi 12:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ọ bụ n’ebe ahụ ka unu ga-achụ àjà unu ndị a na-esu ọkụ, ma anụ ha ma ọbara ha,+ n’ebe ịchụàjà Jehova bụ́ Chineke unu. A ga-awụpụkwa ọbara anụ unu ji chụọ àjà unu ndị ọzọ n’akụkụ ebe ịchụàjà+ Jehova bụ́ Chineke unu, ma unu nwere ike iri anụ ha.
27 Ọ bụ n’ebe ahụ ka unu ga-achụ àjà unu ndị a na-esu ọkụ, ma anụ ha ma ọbara ha,+ n’ebe ịchụàjà Jehova bụ́ Chineke unu. A ga-awụpụkwa ọbara anụ unu ji chụọ àjà unu ndị ọzọ n’akụkụ ebe ịchụàjà+ Jehova bụ́ Chineke unu, ma unu nwere ike iri anụ ha.