23 Unu ga-eri otu ụzọ n’ụzọ iri nke ọka unu, nke mmanya ọhụrụ unu, nke mmanụ unu, na anụmanụ ndị ehi unu na ewu na atụrụ unu bu ụzọ mụọ. Unu ga-eri ha n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu, n’ebe ọ ga-ahọrọ ka a nọrọ na-eto aha ya,+ ka unu wee mụta ịtụ egwu Jehova bụ́ Chineke unu mgbe niile.+