Diuterọnọmi 14:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Unu echefula onye Livaị bi n’obodo unu+ ebe ọ bụ na e nweghị ihe ọ bụla o so unu keta.+