Diuterọnọmi 16:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 A gaghị ahụ ihe na-eko achịcha n’aka unu n’ala unu niile ruo ụbọchị asaa.+ Anụ ọ bụla unu ga-achụ n’àjà ná mgbede ụbọchị mbụ agaghị afọ ruo ụtụtụ.+
4 A gaghị ahụ ihe na-eko achịcha n’aka unu n’ala unu niile ruo ụbọchị asaa.+ Anụ ọ bụla unu ga-achụ n’àjà ná mgbede ụbọchị mbụ agaghị afọ ruo ụtụtụ.+