Diuterọnọmi 16:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Na-ekpenụ naanị ikpe ziri ezi mgbe niile,+ ka unu wee dịrị ndụ ma nweta ala ahụ Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu.
20 Na-ekpenụ naanị ikpe ziri ezi mgbe niile,+ ka unu wee dịrị ndụ ma nweta ala ahụ Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu.