Diuterọnọmi 17:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Mgbe unu ga-abanye n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu, unu eweghara ya ma biri na ya, unu asịzie, ‘Ka anyị họpụtara onwe anyị eze otú mba niile gbara anyị gburugburu mere,’+
14 “Mgbe unu ga-abanye n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu, unu eweghara ya ma biri na ya, unu asịzie, ‘Ka anyị họpụtara onwe anyị eze otú mba niile gbara anyị gburugburu mere,’+