-
Diuterọnọmi 17:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Ọ bụrụ na o mee ihe a, ọ gaghị eche na ya ka ụmụnne ya mma, ọ gaghịkwa ahapụ ihe ndị a e nyere n’iwu mewe ihe ọzọ, ka o wee chịtee aka n’alaeze ya n’Izrel, ma ya ma ụmụ ya.
-