-
Diuterọnọmi 18:22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 Ọ bụrụ na onye amụma ahụ ji aha Jehova kwuo okwu, ma ihe o kwuru emezughị, ọ bụghị Jehova kwuru okwu ahụ. Ọ bụ mpako mere onye amụma ahụ ji kwuo ya. Unu atụla ya ụjọ.’
-