Diuterọnọmi 19:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 ndị okenye obodo ya ga-ezi ozi ka e si ebe ahụ kpọpụta ya. Ha ga-enyefe ya n’aka onye na-abọrọ onye nwụrụ anwụ ọbọ, ọ ga-egbukwa ya.+
12 ndị okenye obodo ya ga-ezi ozi ka e si ebe ahụ kpọpụta ya. Ha ga-enyefe ya n’aka onye na-abọrọ onye nwụrụ anwụ ọbọ, ọ ga-egbukwa ya.+