Diuterọnọmi 22:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 “Ọ bụrụ na ị hụ ehi nwanne gị ma ọ bụ atụrụ ya ka ọ na-akpafu, amala ụma hapụ ya.+ Hụ na ị kpụghachiiri ya nwanne gị.
22 “Ọ bụrụ na ị hụ ehi nwanne gị ma ọ bụ atụrụ ya ka ọ na-akpafu, amala ụma hapụ ya.+ Hụ na ị kpụghachiiri ya nwanne gị.