Diuterọnọmi 22:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ha ga-eri ya iwu otu narị (100) shekel* ọlaọcha ma were ya nye nna nwa agbọghọ ahụ, n’ihi na nwoke ahụ mebiri aha nwa agbọghọ Izrel na-amaghị nwoke.+ Ọ ka ga-abụkwa nwunye ya. A gaghị ekwe ka ọ gbaa nwaanyị ahụ alụkwaghịm n’oge niile ọ dị ndụ.
19 Ha ga-eri ya iwu otu narị (100) shekel* ọlaọcha ma were ya nye nna nwa agbọghọ ahụ, n’ihi na nwoke ahụ mebiri aha nwa agbọghọ Izrel na-amaghị nwoke.+ Ọ ka ga-abụkwa nwunye ya. A gaghị ekwe ka ọ gbaa nwaanyị ahụ alụkwaghịm n’oge niile ọ dị ndụ.