Diuterọnọmi 22:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 ha ga-akpọpụta nwa agbọghọ ahụ n’ọnụ ụzọ ụlọ nna ya. Ụmụ nwoke obodo ha ga-eji nkume tụgbuo ya maka na ọ kwara iko* n’ụlọ nna ya+ wee mechuo ndị Izrel ihu.+ Unu ga-esi otú a wepụ ihe ọjọọ n’obodo unu.+
21 ha ga-akpọpụta nwa agbọghọ ahụ n’ọnụ ụzọ ụlọ nna ya. Ụmụ nwoke obodo ha ga-eji nkume tụgbuo ya maka na ọ kwara iko* n’ụlọ nna ya+ wee mechuo ndị Izrel ihu.+ Unu ga-esi otú a wepụ ihe ọjọọ n’obodo unu.+